Ihe Nkili Edemede

Kporie Kristmas!

Uncategorized
Kporie Kristmas- Si N’ Aka Donald IfesinaChi (Dicn)

Ka i n’ ekporibe, biko echefukwana ihe ndi di ezi mkpa o bu maka ya: Ihunanya Chineke n’ ebe Mmadu no (Ihunanya), Onyinye di Oke Onu Chineke Nyere Mmadu (Inye Ihe), Olileanya, Onu (Joy), Ihe-Iribaama, Ihe-Idi-Mma Puru Iche, Ihe-Idi-Ocha Di Nso, Mbido Ihe Ohuru, Dirigaba.

Dicn

Donald IfesinaChi Chijioke Nwokolo (Dicn) /di:kn/ bu onye Yaahssogah n’ eso Yeshua Okpara Chineke, burukwa Odee Akwukwo (Writer), Odee-Ukwe (Songwriter), Okwe-Ukwe (Singer), Okwuu-ukwe/ Onye Ukwe Okwu (Rapper), Ozuu Olu-Ndu n' Ukwe (Soprano Voice Coach), Omee Ogba n’ Igbenkili (Filmmaker), Osee n’Igbeuwa (Graphics Designer), Onye Obii Akwukwo (Printer), Onye Okwu-N’Ora (Public Speaker), Onye Nkowaputa (Expositor), mana odide ma n’ okwu, Onye Ihe Nka-na-Mma (Arts) n’ amasi, Onye Oke-Nchewaputa (Philosopher), n' enweghi asambodo, ma dirigaba. www.donald-ifesinachi-dicn.com, www.dicn.name, www.dicnei.com, www.yaahssogah.biz, www.igbo-naani.org.ng, www.fortheloveofthisnation.org.ng, www.shoppinginenugu.com.ng.

https://igbo-naani.org.ng

Leave a Reply

Your email address will not be published.